Igbo

Ibiaruola na CE Sweden

Anyị na enyere ndị ahịa mba òfèsi aka ịchọta ụzọ azụmahịa ala ndị Swedish. Onye ndumọdụ ọkachamara anyị na enwere oge iji ghọta ụlọ oru gị n’ozuzu, teknuzu na ebumnobi ụlọ oru. Ụzọ esi egbo mkpa anyị na-enye ga-abụ nke emeputara kpamkpam mgbe niile maka mkpa gị pụrụ iche.
Sweden bu obodo mepere emepe nwere nnukwu uru yana ohere na adịghị agwụ agwụ- ebe kachasị mma iji gbàtịa onunu zuru ụwa onu gị ma matakwo ahịa ọhụrụ. Ka anyị na gị ruko oru. Anyị kwudosiri ike na nchere iji tuziere gị aka n’uzo niile.

1 Ndị Forbes kpọrọ aha Sweden n’oge na adịghị anya dikà obodo kachasị mba niile mma n’uwa maka izu ahịa- ala na amita mkpụrụ osisi maka ndị na etinye ego

2 Sweden nwere obere ego kwa isi nne ego GDP nke $56,956 na ogo ibi ndụ kachasị elu ebe obula na ụwa

3 Akụ na ụbà nke azụmahịa elektrọnik kachasị elu na Europe na mpaghara obodo na anaghị eji ego kachasị emepe

4 Mbipụta ndepùta isiokwu nke asọ mpi ụwa niile enyela Sweden ọkwà dikà ndị nwere akụ na ụbà kachasị nke ndị ọzọ na ụwa niile

5 Enwèrèlà Sweden ka ndị kachasị emeputa ihe ọhụrụ na obodo EU, yana nọmba kachasị pụta ihe kwa isi nne ego

6 Sweden nọ na ọkwà di mma karịa mba obula na ụwa iji mezuo ebumnobi UN ịnọgide na enwe mmepe

INYE NDUM ỌDỤ ỌKACHAMARA

NYOCHA AHỊA

NCHỌPỤTA

ỤLỌ ORU DI NSO

NTỤGHARỊ

0
AFO ANO NA AZỤMAHỊA
0
NRUKOORU ONYE TOZURU ETOZU
0
ONYE AHỊA MAGBURU ONWE YA
0 %
EKWE NKWA AFO OJUJU
Egbo mkpa emebere maka nzipụ
Onye ahịa o bula di iche- Arụmarụ oru o bula di iche- Ya mere anyị na agbasị mbò ike iji ziga egbo mkpa emebere maka nzipụ, emebere ka omezuo mkpa na ebumnobi gị kpomkwem
Amamihe nke ime obodo
Mmekọrịta anyị di nso na ndị ụlọ oru goomenti Sweden, ụlọ akwụkwọ na ụlọ oru na enyere anyị aka egbo mkpa gị, ngwa ngwa ma di mfe
Nwere uru amamihe ọkachamara anyị mere ihe
Ka anyị nye gị nkwado ime nke ọmà - Nghọta anyị chikotara na afo niile bu ihe di mkpa maka ọganihu gị na Sweden
Nha ihe na Nghọta
Atụmatụ na ime ihe niile anyị tụrụ arọ nwere ụzọ doro anya iji mara ihe mmetụta ha nwere na azụmahịa na ebumnobi mgbasa ozi ahịa gị
Oru Ọmà
Rịzọọtụ anyị jikọrọ kpomkwem na oru ọmà anyị na enye, kachasị na ọganihu gị- Anyị nọ ebe a iji nyere gị aka na nzọụkwụ o bula nke ụzọ gị

Akụkọ kacha ọhụrụ

Loading RSS Feed
Ka anyị lee anyị na ihe ga ekwe omume!

Kpọtụrụ anyị iji matakwuo ihe ndị ọzọ

error: Innehållet är skyddat!